ACPPB Songs - Compilation of Abu Ekpere Ufuma

ACPPB Songs - Compilation of Abu Ekpere Ufuma

Songs for All Christian Practical Praying Band (ACPPB) - Abu Ekpere Ufuma

We are compiling songs for All Christian Practical Praying Band ACPPB aka Ekpere Ufuma. Ekpere Ufuma is a non-denominational ministry founded by the Late Pa Eleazer Nwokolo and her late wife, Madam Sophia Nwokolo.


Songs for All Christian Practical Praying Band (ACPPB) - Abu Ekpere Ufuma

The prayer house began first at Ufuma, the hometown of the founder, hence the name - Ekpere Ufuma before it started spreading in different corners of the world. If you want to read about the history and the worship method of ACPPB, click here and read it there.

Songs for All Christian Practical Praying Band (ACPPB) - Abu Ekpere Ufuma


 

1. Dibia U - KuDibia U - Ku Jisus Kraist bu dibia uku.

“Kelenu Onye Tigbuworo Ndi Eze Di Uku” (Abu oma 136, 17)

 

2. Tonu Chineke onye bu dike n’agha,O - meriwo ndi iro Ya nagha.

 (DC)                                                          

E-E-E, Omeriwo, E.E. Omeriwo E.E.Omeriwo ndi iro Ya nagha.

 (DC)

“Ume we ba nimee ha, ha we di ndu.” (Eze. 37, 3-100)

 

3. Bue amuma gwa umu madu -Okpukpu gadi ndu ozo.

 (DC)

Chi-neke bu onye puru ime,Ka ndi nwuru anwu site n’onwu bilie,Okpukpu gadi ndu ozo

“Menu Ihe nda, debekwa Ya.” (Mt. 23:3)

 

4. Ma mme okwu YaMa mme okwu YaMa mme okwu Ya - OzuwoOzuworomuo ---

“Ngozi diri ndi agahu n’nche.” (Abu 61:4)

 

5. Oburu na Jisus abia ikpe uwa ikpe.

 (DC)

O - gasom, “Ka mburu otu onye:Onye ikpe na’gagh ama

“Kelenu Onye meworo ihe uku di iche iche” (Abu oma 136:7)

 

6. Tonu Chineke, onye neme ihe uku onye neme ihe ukuOnye neme ihe uku Tonu Chineke, onye neme ihe ukuOnye neme ihe uku n’neuwa - Alleluya.

“Unu apughi ibu oru Chineke naku” (Mt. 6:24-34)

 

7. Ekwena k’ihe nke uwa;Gbochie gi, n’ikpere Chuku

 (DC)

Memesia, iganu olu nasi n’ubochi ikpeazuEwo! A-Maghi i.

 (DC)

 

 

8. I say to myself if,Stop going astray,But return unto Jesus The ArchBishop of my soul

“Nihi na Onye nario nariota”. (Matt.7:8)

9. Riobanu agenyekwunu;Choba na unu gachota kwa,Kubanu agemeghe-kwa-r’unu;Nwen’okwukwe na Chuku!

“Onedum n’uzo nile nke eziomumo” (Abu oma 23:3)

10. Nkwa nkwere na Jisus dim n’obiEkwerewom na Chuku bu onye nwem:Alluluya - ekwem na mo nsoOgedurum rue na mgbe ebigh ebi

“Ogadikwa ka osisi akuworo” (Abu oma 1:3)

11. Jisus bu onye nzoputam, a-gaghim ada, Jisus bu Onye nzoputam, a-gaghim ada,Dika osisi, a-kuru n’akuk miri Agaghim ada.Dika Osisi, a-kuru n’akuku miriAgaghim ada.

“Onye onwunwa we biakute Ya” (Mt. 4:3)

12. Ekwensu a - nwanamuo:Ekwensu a - nwanamuo:Ekwensu a - nwanamuo: Jisus bu di na alumuo:-

“Si nidi oku nke iwe gi chigharia” (Opupu 32:12)

13. Ewesana m’iwe, OnyenweayiEwesana m’iwe OnyenweayiEwesana m’iwe, na abum nwa nke Gi, Alleluya

“Necheta Jisus Kraist.” (2 Tim. 2:8)

14. Chetakwa Chineke-Chetakwa Chineke-1. Chetakwa Chineke, Onye kere mu na gi2. Me ihe naso Chuku, Onye kere mu na gi.

“Odigh onye obula --- Kari nka uku.” (John 15:13)

15. I-hunanya Jisus di ukuO-di uku odi ukuNezie ihunanya Jisus di UkuIhunanya Ya di uku


Content Source: Free internet download

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post