Abu 3- Nna nk'igwé, Nke hur'ayi n'anya

Abu 3- Nna nk'igwé, Nke hur'ayi n'anya

  Abu 3-  Nna nk'igwé, Nke hur'ayi n'anya

Verse 1

Nna nk'igwé, Nke hur'ayi n'anya,

We cheputar'ayi ngbaputa,

Ayi nd'ọjọ gburu I ikpere;

Biko, gbaghar'ayi njọ nile.


Verse 2

Ọkpara, Okwu Chineke,

Onye-ngbaputa, n'Eze-ayi,

Ayi nd'ọjọ gburu I ikpere;

Wer'amara-Gi zọput'ayi.


Verse 3

Mọ Nsọ nke neme nkpur'obi

K'ọ puta na njọ na ọnwu,

Ayi nd'ọjọ gburu I ikpere;

Nye ayi ike nke ndu ọhu.


Verse 4

Jehova . . . Nna, Ọkpara, Mọ . . . .

Chineke, Atọ, nim'Otu,

Ayi nd'ọjọ gburu I ikpere:

Gbahara nmehie, nye ayi ndu. Ame

SEE ABU - 1

ABU - 2


Abu 3-  Nna nk'igwé, Nke hur'ayi n'anya

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post