Abu 34- Nkume mgbe ebigh-ebi

Abu 34- Nkume mgbe ebigh-ebi

 Abu 34- Nkume mgbe ebigh-ebi.


 


Verse 1

Nkume mgbe ebigh-ebi,

Kwe ka m'zoro nime Gi;

Ka miri na obara

Nke si n'akuku-I puta,

Buru ih'isacha njom,

Nzọputam n'ike nke-ya.


Verse 2

Ọ bugh olu nke akam

Gemezu iwu nke-Gi;

M'jisiwo'ike mgbe dum,

Nakwa kw'akwa mgbe nile,

H'apugh iwepu nmehiem:

Nani Gi gazọputam.


Verse 3

Agbam aka biakute I,

Amakurum obe-Gi;

Agbam oto nim'obim,

Nyem uwe, nyerem aka;

Abiam n'is'iyi n'inyi;

Onye-nzpoutam, sacham.


Verse 4

Ebe m'nek'ume ndu nka,

Mgbe m'echir'anyam n'onwu,

Mgbe m'gala n'uwa ozo,

Hu Gi n'oche-ikpe-Gi,

Nkume nke ebigh-ebi,

Kwe ka m'zoro nime Gi. Amen.

Abu 34- Nkume mgbe ebigh-ebi

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post