Abu 203- Anuwom banyere ngọzi

Abu 203- Anuwom banyere ngọzi

 Abu 203- Anuwom banyere ngọzi


 

Abu 203- Anuwom banyere ngọzi
Abu 203- Anuwom banyere ngọzi

Verse 1

Anuwom banyere ngọzi

Nk'I nenye ora n'efu;

Miri-ngọzi netute ndu-

Biko, kwe k'o zokwasim,

Zokwasim!


Verse 2

Agabigalam, Nn'amara!

N'ezie nmehie di n'obim;

I pur'irapum, ma kama

K'ebere-gi biakwasim,

Biakwasim!


Verse 3

Onye-nwem, agabigalam!

Ka m'jide, ma Hu I n'anya;

Anamacho amara-GI,

N'obibia-Gi kpom oku,

Kpom oku!


Verse 4

Agabigalam, Mọ d'ike!

Gi nagwo ndi kpur'isi;

Ony'ama olu nke Jisus,

Wer'ike-Gi gwam okwu,

Gwam okwu!


Verse 5

Ihu-n'anya nenwegh ngbanwe!

Obara di ok'onu!

Amara di n'ebe nile!

Nimem, biko, bulie ha,

Bulie ha! Amen.

Abu 203- Anuwom banyere ngọzi

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post