Study 3 of Anglican Bible Study (Igbo & English) Sunday January 16, 2022

Study 3 of Anglican Bible Study (Igbo & English) Sunday January 16, 2022

Anglican Bible Study 3 Igbo Version Sunday, January 16, 2022

IHE OMUMU NKE ATO

Anglican Bible Study 3 Igbo Version Sunday, January 16, 2022


[ Sonde Nke Abuo Ka Epiphani Gasiri] 
          

ISIOKWU NCHIKOTA: Onyenwanyi Chineke Na Ochichi NkeUdo.

INKEBI- ISIOKWU: Uzo Nkpughe Nke Chineke Nye Mmadu (Agba Nke Abuo)

ISIOKWU: Nro Di Iche Iche

EBE AGAAGU: Jenesis 41:17-37


EBU M N'OBI IHE OMUMU A:


i. Ka egosiputa uru Nro bara dika Akwukwo Nso siri kowaa ya.

ii. Ka achoputa ma o bu ezie na nro nile n'esite na-aka Chineke abia.

OKWU NKOWA:


Nro bu ihe n'eweputa oyiyo ebum n'obi, echiche obi nakwa nkpalite moo nke mmadu bu nke na-abia n'uche mmadu mgbe o na alaru ura ma obu noro na -adigi nkwadebe Ya. Na nchikota, Nro ka e nwere ike ikowa dika onodu nwaghari nke obi, uche na mmoo nke mmadu bu nke a na-ahuta n'ogogo di iche iche mgbe mmadu na-alaru ura Akwukwo Nso nyere otutu nfcowa di Icheiehe maka nkpughe onwe nke Chineke akwa ochicho ya nye mmadu site na nro ufodu n'ime ihe ndiaputara ihe bu ihe nlegara anya anyi na ntughari uche anyi nke taa.


IHE OMUME:


1. Site na nghota gi kowaa okwu a bu Nro.

2. Site n'ebe anyi guru na (Jenesis 41: 33-37) Gini bu atumati Chineke nye fero nakwa Josef site na nro?


3. O bu nro nile sitere na Chineke dika o di na mpaghara akwukwo nso ndi a? Eklisiastis 5:3;Jer 23:25-27; 1John 4:l.


4. Legara anya na Matiu 2:13-15, 19-20, Gini kwesiri ibu ntarama ahuhu nnupu isi nye olu nke Chineke sitere na nro?



NCHIKOTA:

Ebe O bu na nro bu ihe nwaputa nke diri iu nile, Chineke na ejiri ya n'ebe O puru Iche wee kpughee eziokwu nile nke ije ozi ya na ebum n'obi ya nye ndi nke Ya. N'ihi nkea, O baara anyi uru ka any! mara na nro obula sitere na Chineke n'esite na mmoo Nso ya ma n'eweta ozi putara ihe site n'onye nwanyi.


OKWU MAKA NTU GHARI UCHE: 

Echiche nke dika Chineke si Cho na amiputa nro dika Chineke si cho.


AMA OKWU IBU N'UCHE: Matiu 2: Ma mgbe ha wezug'asiri onwe ha, le mo-ozi nke onye nwe-anyi were onwe ya gosi Josef na nro si, Bilie kuru Nwatakiri ahu na nne ya gbalaga n' Ijipt, noo n'ebe ahu rue mgbe obula m'gagwa gi n'ihi na Herod gaje icho Nwatakiri ahu ka O laa ya n'iyi"


ENGLISH VERSION

Anglican Bible Study 3, January 16, 2022 - Topic: Dreams 

STUDY 3:  2ND SUNDAY AFTER EPIPHANY

THEME:                     THE LORD GOD AND THE REIGN OF PEACE

SUB-THEME:            Means of God’s Revelation to Humankind 2

TOPIC:                       Dreams

TEXT:                         Genesis 41:17-37


AIMS:

i.                        to show the importance of dreams from a Biblical perspective and

ii.                        to ascertain if all Dreams are actually from God


 

INTRODUCTION:

 Dreams are a succession of images, ideas, emotions, and sensations that usually occur involuntarily in the mind during sleep. Dreams can summarily be said to be hallucinations that occur during certain stages of sleep. The Bible gives many accounts of God revealing Himself and His will to people through dreams. Some of these pieces of evidence are the focus of our discussion today. 


 



STUDY GUIDE

1. In your own understanding, explain dreams

2. From our text (Genesis 41:33-37) what was God’s plan for Pharaoh and Joseph through the dreams? 

3. Are all dreams from God according to the following passages Eccl. 5:3; Jeremiah 23:25-27; 1John. 4:1.

4. With reference to Matt 2:13-15, 19-20, what could be the consequence of disobeying the voice of God through dreams? 




CONCLUSION

While dreams are common experiences of humanity, God used them in specific ways to reveal the truth of His mission, purpose to His people. It is, therefore, necessary for us to know that Godly oriented dreams emanate from the spirit and carry specific messages from the Lord.

FOOD FOR THOUGHT: Godly thoughts results in Godly dreams.

 

MEMORY VERSE: Matt 2:13 “And when they were departed, behold, the angel of the Lord appeareth to Joseph in a dream, saying, Arise, and take the young child and his mother, and flee into Egypt, and be thou there until I bring thee word: for Herod will seek the young child to destroy him”


Anglican Bible Study 3, January 16, 2022 - Topic: Dreams 

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post