Abu 184- Site n'ihu-n'anya Jisus

Abu 184- Site n'ihu-n'anya Jisus

 Abu 184- Site n'ihu-n'anya Jisus

Abu 184- Site n'ihu-n'anya Jisus

Abu 184- Site n'ihu-n'anya Jisus



Verse 1

Site n'ihu-n'anya Jisus

Ọ gadi nma,

Ebere-Ya enwegh ngbanwe,

Ọ diwo nma.


Obara-Ya di ok”onu,

Amara-Ya zuru oke,

Aka nechebe ayi d'ike:

Ọ gadi nma.


Verse 2

M'ayi nagafe nim'ahuhu,

Ọ gadi nma;

Nzọputa nke-ayi zur'ezu;

Ọ diwo nma;


Ayi kwere Chuku, nwe onu;

Nime Kraist k'ayi gami nkpuru;

Mọ Nsọ nedu ayi n'idi-nsọ;

Ọ gadi nma.


Verse 3

Ayi nel'anya echi ọma,

Ọ gadi nma;

Okwukwe nabu n'ahuhu,

Ọ diwo nma;


Ayi daber'ihu-n'anya Nna;

Jisus negboro ayi nkpa dum;

Ayi di ndu m'obu ayi nwuru

 Ọ gadi nma. Amen.

Abu 184- Site n'ihu-n'anya Jisus


Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com



Post a Comment (0)
Previous Post Next Post