Abu 145- Ala di mara nma kar'ihe

Abu 145- Ala di mara nma kar'ihe

 Abu 145- Ala di mara nma kar'ihe

Abu 145- Ala di mara nma kar'ihe
Abu 145- Ala di mara nma kar'ihe


Verse 1

Ala di mara nma kar'ihe,

Site n'okwkwe k'ayi ji hu ya;

Nn'ayi, Chineke, nechere na ya

K'O doziri ayi eb'obibi.


Kọrọs:-

M'emesia, m'emesia,

Ayi gezukọ n'ala ọm'ahu.

M'emesia, m'emesia,

Ayi gezukọ n'ala ọm'ahu!


Verse 2

Ayi ganabu n'ala ọm'ahu

Ab'utọ ahu nke ndi-ngọzi;

Mọ-ayi gapu n'ihe-nwuta dum,

Ghara is'ude n'ih'iz'ike.


Verse 3

Ọ bu ezi Nn'ayi nke bi n'elu

K'ayi geny'otuto kwesiri Ya,

N'ihi onyiny'ihu-n'anya-Ya

Na ngọzi nke nedo ndu-ayi nsọ.

Amen.

Abu 145- Ala di mara nma kar'ihe


Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post