Hymn A & M 524- Soldiers, who are Christ's below Hymn A & M 524- Soldiers, who are Christ's below Hymn A & M 524- Soldiers, who are Christ's below 1. Soldiers, who are Christ's below, strong in faith …
Hymn A & M 211- Jesus, grant me this, I pray Hymn A & M 211- Jesus, grant me this, I pray Hymn A & M 211- Jesus, grant me this, I pray 1. Jesus, grant me this, I pray, ever in thy heart to stay; let me evermore abide…
Hymn A & M 169- My God, how wonderful thou art Hymn A & M 169- My God, how wonderful thou art Hymn A & M 169- My God, how wonderful thou art 1. My God, how wonderful thou art, thy majesty how bright, how beautiful th…
Hymn A & M 168- There is a book, who runs may read Hymn A & M 168- There is a book, who runs may read Hymn A & M 168- There is a book, who runs may read 1. There is a book, who runs may read, which heavenly truth imp…
Abụ 400- Chineke, ayi nario Gi K'I nye ndi-otu-ayi ngozi Abụ 400- Chineke, ayi nario Gi K'I nye ndi-otu-ayi ngozi Verse 1 Chineke, ayị narịọ Gị K'I nye ndị-otu-ayị ngọzi; Do ndụ-ayi nile nso, mejue obi-ayị n&…
Abu 397- Kraist, Onye nenyer'ayi aka Abu 397- Kraist, Onye nenyer'ayi aka Verse 1 Kraist, Onye nenyer'ayi aka Ichoput'otutu ihe Ije me ka ndu-ayi di nma: Na nti n'olu ekpere-ayi. Verse 2 Mgbe I no …
Abu 396- Ta k'ayi nile nanuri Abu 396- Ta k'ayi nile nanuri Verse 1 Ta k'ayi nile nanuri, Ayi nenwe ih'oriri; Ayi nekele Chukwu-ayi N'ihi olu O lur'ayi. Bianu, sor'ayi kele Ya: Ya ker'e…
Abụ 394. Chukwu dị nsọ, ayị ekele I Abụ 394. Chukwu dị nsọ, ayị ekele I Verse 1 Chukwu dị nsọ, anyị ekele I Ka I si we nagb’ayị ume, Nye kwa’ayi arụ ike na nka Ayị ji lụ ọlụ ubi ayị. 2. Anyị nekelekwasị Gị, Nna, N’ih…
Abu 391- Onye gewer'onwe-ya nye Chineke Abu 391- Onye gewer'onwe-ya nye Chineke Verse 1 Onye gewer'onwe-ya nye Chineke? Jisus nacho ndi geje Gebur'okwu nke ndu gwa ora madu: Nwa-nnem, zam ma I geje? C…
Abu 390- N'ihi na Chukwu hur'uwa n'anya Abu 390- N'ihi na Chukwu hur'uwa n'anya Verse 1 N'ihi na Chukwu hur'uwa n'anya, K'O ji we nye otu Okpara-Ya Nke O mutara, n'ihi ayi nile…
Abu 389- Umu-nnam, unu bia ge nti Abu 389- Umu-nnam, unu bia ge nti Verse 1 Umu-nnam, unu bia ge nti N'ozi-oma, ozi Chukwu, Nke ayi nile zukoro ta Ikwusa ya n'akuku dum. Verse 2 Ndinyom, unu nile bia kwa, Ozi…
Abu 388- Nka bu oge ekpere Abu 388- Nka bu oge ekpere Verse 1 Nka bụ oge ekpere, Ayi biar'igbu ikpere, Ayi nile bu ndi-nmehie; Nuru olu-ayi. Verse 2 Mgb'ochie nmehien di uto, Obi-ayi di aghugho, Ihe nile joro…
Abu 387- Jisus, Eze neme udo Abu 387- Jisus, Eze neme udo Verse 1 Jisus, Eze neme udo, Nke negbochi njo-ayi nile, O bu Gi k'ayi nakpoku ta: Nuru aririo ayi nario. Verse 2 N'ubochi nile gar'aga, N'ihi…
Abu 386- Eguzowom n'on'uz'obi Abu 386- Eguzowom n'on'uz'obi Verse 1 Eguzowom n'on'uz'obi, Eguzowom n'on'uz' obi, Onye obula nke ge meghe uzo, Agamabakute Ya. Verse 2 On…
Abu 385- Ayi aghagh igabiga Abu 385- Ayi aghagh igabiga Verse 1 Ayi aghagh igabiga Otutu nkpagbu n'uwa, We ba n'al'eze Chukwu, Nke bu nani ezi'udo. Verse 2 K'ayi zitu ibu nile, Chupu njo ndi n'…