Abu 178- Akw'apugh izọputam

Abu 178- Akw'apugh izọputam

 Abu 178- Akw'apugh izọputam


 

Abu 178- Akw'apugh izọputam

Verse 1

Akw'apugh izọputam!

Anya-miri jum iru,

Ọ pugh iwepu egwum

M'obu isachapu njom:

Akw'apugh izọpum!


Kọrọs:-

Jisus kwara, nwua n'ihim;

Ọ hur'ahuhu n'obe;

Ọ necher'igbaputam;

Nani Ya gazọpum!


Verse 2

Olu'apugh izọpum!

Ih'ọma m'puru ime,

Echiche ọma nile,

Apugh inyem obi'ohu:

Olu'apugh izọpum!


Verse 3

Necher'apugh izọpum!

Anom n'ikpe-omuma,

M'anu olu ebere,

Agamanwu ma m'neche:

Ncher'apugh izọpum!


Verse 4

Okwukwe gazọpum!

Ka m'tukwasi Kraist obi,

Kwere olu Ọ luru;

Nna, dum ka m'gbakuru Ya:

Okwukwe gazọpum! Amen.

Abu 178- Akw'apugh izọputam

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com



Post a Comment (0)
Previous Post Next Post