Abu 202- Jisus, Onye-nwem, Chinekem

Abu 202- Jisus, Onye-nwem, Chinekem

 Abu 202- Jisus, Onye-nwem, Chinekem.


 

Abu 202- Jisus, Onye-nwem, Chinekem.
                                               Abu 202- Jisus, Onye-nwem, Chinekem.




Verse 1

Jisus, Onye-nwem, Chinekem,

Nur'olum mgbe m'kpokuru Gi;

Si n'eb'obibi-Gi n'elu


Wukwasim aku amara-I.

Onye-nwem, Gi ka m'ganeto,

Mem ka m'hu Gi n'anya kari!


Verse 2

Jisus, achoghm Gi n'oge mbu,

Ahughm Gi n'anya k'I si cho!

M'gesi ana to ude-Gi,


Ima-nma n'ebube Aha-I?

Onye-nwem, Gi ka m'ganeto,

Mem ka m'hu Gi n'anya kari!


Verse 3

Jisus, gini di nim'obim,

Na I ji hum n'anya otu a?

Onu I nyerem di ukwu


Ka'echiche n'olil'anya.

Onye-nwem, Gi ka m'ganeto,

Mem ka m'hu Gi n'anya kari!



Verse 4

Jisus, Gi ka m'ganabuku,

Ọ bu Gi nwe obim n'uchem;

Arum n'ihem nile bu nke-I;


Onye-nzọputam, Gi bu nkem!

Onye-nwem, Gi ka m'ganeto,

Mem ka m'hu Gi n'anya kari! Amen.

Abu 202- Jisus, Onye-nwem, Chinekem

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com



Post a Comment (0)
Previous Post Next Post