Abu 239- Nagafe dika kpakpando ututu

Abu 239- Nagafe dika kpakpando ututu

 Abu 239- Nagafe dika kpakpando ututu

Abu 239- Nagafe dika kpakpando ututu

Abu 239- Nagafe dika kpakpando ututu


Verse 1

Nagafe dika kpakpando ututu,

Nk'ihe-ha furu mgb'anyanwu wara;

Otu a k'ayi gesi n'ol'uwa nka la;

Nani n'olu-ayi k'ageji chet'ayi.


Kọrọs:-

Nani n'olu-ayi, nani n'olu-ayi,

Nani n'olu-ayi k'ageji chet'ayi.

Otu a k'ayi gesi n'ol'uwa nka la;

Nani n'olu-ayi k'ageji chet'ayi.


Verse 2

Agacho ayi ma nd'ozo ganochi ayi.

Naghoro nkpuru n'ubi ayi kuru?

E, ma ndi naku nkpuru gagwu n'olu:

Ihe-ncheta-ha gabu olu-ha.


Verse 3

Nani ezi-okwu ayi kwuru mgb'ayi di ndu,

Nani nkpuru ayi kuru n'uwa nka:

Ndia gadigide mgb'echefusiri ayi:

Nkpuru-owuwe-ubi, n'olu-ayi.


Verse 4

Mgbe Jisus gaguko ndi nke-Ya onu,

Mgb'ayi gekpu okpu-eze nk'ok'onu;

Mgb'ahu k'agecheta ezi nd'oru-Ya,

Ha nile, site n'olu ha luru.

 Amen.



Abu 239- Nagafe dika kpakpando ututu

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com



إرسال تعليق (0)
أحدث أقدم