Abu 242- Ahurum Jisos n'anya

Abu 242- Ahurum Jisos n'anya

 Abu 242- Ahurum Jisos n'anya


Abu 242- Ahurum Jisos n'anya
 Abu 242- Ahurum Jisos n'anya


Verse 1

Ahurum Jisos n'anya,

Enweghm onwem ozo!

Ọ bu Onye-ngbaputam;

Ọ kwur'ugwo n'isim.


Verse 2

M'gagh-arapu ife Ya,

Ọ di'uro, di ngọzi;

Na mgbe ike-ogwugwu

Ọ nenye iz'ike.


Verse 3

Ọ wusir'obara-Ya,

K'Ọ gbaputam n'oru,

N'itopu agbu nile

Nke njọ, n'inwe-onwem.


Verse 4

Ọ rotaram ka m'fe Ya,

Nyem ike ka m'rota

Inwe-onwem di ngọzi,

Nke m'nagagh-atufu.


Verse 5

Achoghm ife nna abua,

Nani Ya ka m'gefe!

Bu Onye hurum n'anya,

Nye onwe-Ya n'ihim.


Verse 6

Na nsọpuru na n'onu

Abum gabu mgbe dum:

Ahurum Jisos n'anya,

Enweghm onwem ozo! Amen.

 Abu 242- Ahurum Jisos n'anya

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post