Abu 270- Obim! nu, Ọ bu Jisus
Abu 270- Obim! nu, Ọ bu Jisus |
Verse1
Obim! nu, Ọ bu Jisus;
Nu olu Onye-nwe-gi!
Jisus nekwu, nasi gi,
Onye-njọ, i hum n'anya?
Verse 2
Atopurum gi n'agbu,
Agwopurum onya-gi;
Mgb' i nakpafu, M'chotara i,
Me k'ochichi-i gho ihe.
Verse 3
Nwanyi puru ichezo
Nw'afo-ya nke muru?
Ik kwe o gechezo,
Ma agamecheta gi.
Verse 4
Ihu-n'anyam di mgbe dum,
Ọ kasi ihe n'elu,
Ọ kasi ihe n'ogbu,
Ọ d'ike kari onwu.
Verse 5
I gahu otuto nkem
Mgb'olu amara gagwu;
I gesom no n'och'ezem:
Onye-njọ, i hum n'anyua?
Verse 6
Jisus, ihe m'nakwa bu
N'ihu-n'anyam jur'oyi;
M'anamasopuru Gi;
Me ka m'hu I n'anya kari! Amen.
Abu 270- Obim! nu, Ọ bu Jisus
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com
.Site Credit: 9jainformed.com