Abu 28- Inu juru obi-ayi ta.

Abu 28- Inu juru obi-ayi ta.

 Abu 28- Inu juru obi-ayi ta.


 


Verse 1

Inu juru obi-ayi ta;

Amuru Nwa Eze:

Usu ndi-m'ozi naṅuri

N'ih'obibia-Ya ta.


Kọrọs:-

Nuria onu! Nwa Chineke

Biara ibi n'uwa;

Ọ digh aha tokari nka:-

Immanuel.


Verse 2

Ayi negbu ikpere nye Ya,

Neto, nasopuru,

Mgbe ayi huru Gi n'aka nne-I,

Gi nwa nke Chineke.


Verse 3

Gi Ihe anekegh eke,

Mukwasi'ayi, Nwa di nsọ;

K'ayi deb'ubọchi-omumu-I,

Nete I n'obi-ọcha. Amen.


Abu 28- Inu juru obi-ayi ta.


Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post