Abu 284- Gburugburu Oche Chuku

Abu 284- Gburugburu Oche Chuku

 Abu 284- Gburugburu Oche Chuku

Abu 284- Gburugburu Oche Chuku

Abu 284- Gburugburu Oche Chuku


Verse 1

Gburugburu Oche Chuku

Otut'umu-nta no;

Ndi agbaharawo njọ,

Usu ọma di nsọ.


Kọrọs:-

Nabu abu nk'otuto.


Verse 2

Uwe ọcha nwnwegh ntupo

Ka ha nile yiri;

Ha bi n'ihe ebigh-ebi,

N'onu nagagh-agwu.


Verse 3

Gini wetara ha n'igwé,

N'ala ọma ahu,

Ebe nile b'udo,

N'onu, n'ihu-n'anya?


Verse 4

Jisus wusir'obara-Ya

K'Ọ sachapu njọ-ha;

Obar'ahu di ok'onu

Mere ka ha nenwu.


Verse 5

N'uwa ha chotara Jisusm,

Ha huru Ya n'anya;

Ugbu a ha nahu iru-Ya,

Nano ns'och'eze-Ya. Amen.

Abu 284- Gburugburu Oche Chuku

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post