Abu 287- Ma m'biakute Jisus

Abu 287- Ma m'biakute Jisus

 Abu 287- Ma m'biakute Jisus

 

Abu 287- Ma m'biakute Jisus
Abu 287- Ma m'biakute Jisus

Verse 1

Ma m'biakute Jisus,

Ọ genyem onu;

Ọ genyem obi'utọ

Mgb'obim ner'uju.


Kọrọs:-

Ma m'biakute Jisus,

Agamanuri;

Ọ ji nwayọ nakpo

Umu-nta dikam.


Verse 2

Ma m'biakute Jisus,

'Ọ gakpobatam;

Ọ hu-kwa-ram n'anya,

Buru nmehi nkem.


Verse 3

Ma m'biakute Jisus,

Ọ gejid'akam;

Ọ gedurum nwayọ

Rue n'ala ka nma.


Verse 4

N'igwé mu n'umu-nta

Geyi uw'oha;

Agamahu Jisus

N'al'ahu nk'ihe. Amen.

Abu 287- Ma m'biakute Jisus

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post