Abu 383- Chineke, biko, chebe

Abu 383- Chineke, biko, chebe

 Abu 383- Chineke, biko, chebe  

Abu 383- Chineke, biko, chebe
 Abu 383- Chineke, biko, chebe  


Verse 1 

Chineke, biko, chebe 

Ndi nk-Gi oge nile: 

Ozizi di ich'iche 

Juputar'uwa ugbu a.  


Verse 2 

Kpobata madu nile, 

Ndi kpafuru n'ezi'okwu-I; 

K'ochicho nk'anu-aru 

Ghara imeri nke-Gi.  


Verse 3 

Ndi nacho uzo-I n'ezie, 

Nye ha amara nke-Gi, 

Ka ha ghota ezi'okwu-I, 

We neme uche-nso-Gi.  


Verse 4 

Nye ndi-ozi-Gi nile, 

Ihu-n'anya-Gi n'uba, 

Ka umu-aturu-Gi 

We nana nti n'olu-ha.  


Verse 5 

K'omiko-Gi di ukwu 

Gboro ndi-Gi nkpa nile; 

Ka olu-ebere-Gi 

Newetar'ayi ok'uru. Amen.

 Abu 383- Chineke, biko, chebe  

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post