Abu 389- Umu-nnam, unu bia ge nti

Abu 389- Umu-nnam, unu bia ge nti

 Abu 389- Umu-nnam, unu bia ge nti  

Abu 389- Umu-nnam, unu bia ge nti
Abu 389- Umu-nnam, unu bia ge nti  


Verse 1 

Umu-nnam, unu bia ge nti 

N'ozi-oma, ozi Chukwu, 

Nke ayi nile zukoro ta 

Ikwusa ya n'akuku dum.  


Verse 2 

Ndinyom, unu nile bia kwa, 

Ozi ahu di-kwa-r'unu; 

O digh onye gagonari 

Ez'ihu-n'anya nke Chukwu.  


Verse 3 

Umu-nta, obi obi-oma, 

Jisus nwer'ozi nye unu: 

Nwat'O bula nwer'olu-ya, 

Olu ihu-n'anya nke ya.  


Verse 4 

Ozi nka bu IHU-N'ANYA, 

Nke Jisus ji nario ayi dum. 

Gini ka unu nechere? 

Jisus nacho izop'unu. Amen.

Abu 389- Umu-nnam, unu bia ge nti  

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


إرسال تعليق (0)
أحدث أقدم