Abu 79- Mọ Nsọ kekunye okw'ume.

Abu 79- Mọ Nsọ kekunye okw'ume.

 Abu 79- Mọ Nsọ kekunye okw'ume.



Verse 1

Mọ Nsọ kekunye okw'ume,

Ezi'okwu we puta;

Ozizi na nkwa nenye ayi

Ihe nedo anyi no.


Verse 2

Ututọ, dika nke anwu,

Neme k'okwu nsọ nwue

Nenye ogbo nile ihe:

Ihe-ya zur'ezu.


Verse 3

Aka nyere ya nenye kwa

Ihe n'oku nk'obi;

Ezi'okwu-ya nawaliri

Ndi-mba: o gagh-ada.


Verse 4

K'ekele diri gi mgbe dum

N' ihi'okwu di otu a,

Neme k'ihe nk'igwé nwuba

Nim'uwa nk'ochichi.


Verse 5

Ọ nato obim ijeso

Onye m'huru n'anya,

Rue mgb'otuto genwukwasim

N'al'eze nk'el'igwé.   Amen

Abu 79- Mọ Nsọ kekunye okw'ume.

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post