Abu 10- Chineke di nma; n'el'igwé

Abu 10- Chineke di nma; n'el'igwé

Abu 10-  Chineke di nma; n'el'igwé


 



Verse 1
Chineke di nma; n'el'igwé,
N'akuku nile nke uwa,
K'ọtutu olu naza, si,
Chuku, Onye ker'ayi, di nma.

Verse 2
Anyanwu nke nag'ije-ya,
Nasmus'ihe nile n'uwa,
Usu mbara nke el'igwé,
Ha dum nasi, Chuku di nma.

Verse 3
Umu-nnunu ndi ji ọṅu
Nabu abu-ha kw'ubọchi;
Miri-ozuzọ n'ikuku
Nekwu nwayọ: Chuku di nma.

Verse 4
Anurum ya nim'ok'ọhia,
N'el'ugwu na osimiri;
Ha nile nesonye n'abu,
Nekwus'ike: Chuku di nma.

Verse 5
Ihe nile ekere'eke
Nekwu si, Chineke di nma;
Madu j'onu neto s'ike,
Naza n'abù: Chuku di nma.

Verse 6
Ayi neso ihe dum nk'uwa
Neto Gi, Onye-amara;
Ma nke ka, n'ihi Jisus Kraist,
Ka ayi gasi, Chuku di nma! Amen



Abu 10-  Chineke di nma; n'el'igwé

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com
Post a Comment (0)
Previous Post Next Post