Abu 9- Chinekem, I d'itu-n'anya

Abu 9- Chinekem, I d'itu-n'anya

Abu 9-  Chinekem, I d'itu-n'anya

 



Verse 1
Chinekem, I d'itu-n'anya,
Ebube-Gi nenwu;
Och'ebere-Gi di no nma
Nime oke ihe.

Verse 2
I di egwu, Chineke nkem,
Nna di ebigh-ebi;
Ndi-m'ozi nada n'ukwu-Gi,
Nefe Gi mgbe nile.

Verse 3
Iru-Gi mara nma n'ezie;
Amam-ihe nke-Gi,
Na idi-ọcha n'ike-Gi
Di kwa ok'ebube.

Verse 4
Le, ka m'si atu egwu-Gi,
Chineke nke di ndu;
Nefe Gi n'ezi ncheghari
N'olil'anya nk'igwé.

Verse 5
Ka m'hu Gi n'anya, Chineke,
Gi, Onye di ike,
N'ihi na I nario n'akam
Ihu-n'anya nk'obim.

Verse 6
Nnaa nke Jisus, Nna nk'amara,
Ida n'ir'oche-Gi,
Na ilekwasi iru-Gi,
B'onu ebigh-ebi. Amen.



Abu 9-  Chinekem, I d'itu-n'anya

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com
Post a Comment (0)
Previous Post Next Post