Abu 115- Jehova bu onye nazum.

Abu 115- Jehova bu onye nazum.

 Abu 115- Jehova bu onye nazum.



Verse 1

Jehova bu onye nazum,

Obi'ọma-Y'adigh-ebi;

Ọ digh ihe korom uko,

Abum nke-Ya mgbe nile.


Verse 2

Ebe miri nke ndu neru

K'Ọ nedu nkpur'obim;

N'ebe ahihia ndu neto

K'Ọ jinri nk'igwé nazum.


Verse 3

Akpafurum n'uzọ nke-Ya,

Ọ chorom n'ihu-n'anya;

Ọ tukwasirim n'ubu-Ya,

Wer'ok'onu bulagam.


Verse 4

N'onyiny'onwu atughm egwu,

N'ihi na Gi nonyerem;

Nkpa-n'aka-I nakasim obi,

Obe-Gi n'irum nedum.


Verse 5

N'iru nd'irom K'I nenyem nri,

Tekwam manu amara;

Onu kachasi onu dum

Si n'iko-I rudataram.


Verse 6

E, idi-nma n'ebere-Gi

Gagbasom na ndum nile;

Ez'Onye-nche, ka m'neto Gi

Nim'ulo-I mgb'ebigh-ebi. Amen.

Abu 115- Jehova bu onye nazum.

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post