Abu 119- Ekwesighm, Onye-nw'ayi di nsọ.

Abu 119- Ekwesighm, Onye-nw'ayi di nsọ.

Abu 119- Ekwesighm, Onye-nw'ayi di nsọ.


 


Verse 1

Ekwesighm, Onye-nw'ayi di nsọ,

Ka I gabiakutem;

Kwue otu okwu amara,

Ọ gatop'agbu njọ.


Verse 2

Ekwesighm; ime nkpur'obim

Jur'oyi, di n'efu;

I gesi ana bata n'ebe a?

Kwue okwu ka m'di ndu !


Verse 3

Ekwesighm; ma Chineke nkem,

M'gesi ana ju Gi?

Gi nyere aru n'obara-I

Ikw'ugwo ngbaputam.


Verse 4

Biko, bia n'oge utọ nka,

Were Nri nsọ nazum;

Me k'ike n'ihu-n'anya-Gi

Ju obim joro njọ. Amen. 

Abu 119- Ekwesighm, Onye-nw'ayi di nsọ.

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post