Abu 13- Aha Jisus di ok’utọ

Abu 13- Aha Jisus di ok’utọ

Abu 13-  Aha Jisus di ok’utọ


 



Verse 1

Aha Jisus di ok’utọ

Na nti onye kwere;

Ọ nakasi ya n’ahuhu,

Nachupu egwu-ya


Verse 2

Ọ nagwo oria nkpur’obi,

Najur’obi nsọgbu;

Ọ bu nri nke onye-agu,

Nenye izu-ike.


Verse 3

Nkume ebe m’wuru ulom,

Otam n’Ebe-ngbabam;

Ulo-àkùm di mgbe nile,

Juputa n’amara.


Verse 4

Jisus, Eyim, Onye nazum,

Ezem, Ony’ozizim,

Onye-nwem, na Ndum na Uzọm,

Nar’otuto m’ji bia.


Verse 5

Obim jiker’ike adigh,

Echichem jur’oyi;

Ma mgbe m’gahu Gi k’I si di,

Aghaghm itozu Gi.


Verse 6

Ka m’kwusa ihu-n’anya-Gi,

Site n’ikem nile;

K’Aha-Gi nke tọkar’utọ

Nye obim ndu n'ọnwu.  Amen


Abu 13-  Aha Jisus di ok’utọ

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post