Abu 194- Dik'agu miri si agu.

Abu 194- Dik'agu miri si agu.

 Abu 194- Dik'agu miri si agu.

Abu 194- Dik'agu miri si agu.
Abu 194- Dik'agu miri si agu.


 

Verse 1

Dik'agu miri si agu

Nn'ele achur'achu,

Otu a k'obim nachọ I, Chuku,

N'amara-I nenye ndu.


Verse 2

Akpiri Gi akpowom nku,

Chineke nke di ndu;

Ole mgbe m'gahu iru-Gi,

Ony'ebube di nsọ?


Verse 3

Chuku nk'ikem, rue ole mgbe

Ka m'gadi ner'uju,

Dika ony'arapuru nye

N'ochi nk'onye-nkpagbum?


Verse 4

Gini negbu gi ngbu, obim?

Nwere olil'anya!

I gabu otuto Chuku-I,

Iyi ndu-gi ngbe dum.

Abu 194- Dik'agu miri si agu

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post