Abu 396- Ta k'ayi nile nanuri

Abu 396- Ta k'ayi nile nanuri

 Abu 396- Ta k'ayi nile nanuri  

Abu 396- Ta k'ayi nile nanuri
 Abu 396- Ta k'ayi nile nanuri  


Verse 1 

Ta k'ayi nile nanuri, 

Ayi nenwe ih'oriri; 

Ayi nekele Chukwu-ayi 

N'ihi olu O lur'ayi. 

Bianu, sor'ayi kele Ya: 

Ya ker'el'igwe n'ala, 

Nye kwa ayi miri n'anwu, 

K'ayi rie ihe yi luru.  


Verse 2 

Ayi neso iwu ukwu 

Chineke nyere ndi-Ju, 

Ka ha nile neweta, 

Tutu er'ih'o bula, 

Nkpuru mbu nke mara nma, 

Che ya n'iru Chukwu-ha, 

K'o buru ih'ekele 

Nye Gi, Onye nyer'enye.  


Verse 3 

Chukwu, ayi ekele Gi, 

O bugh nani n'ihi nri, 

M'ayi necheta onyinye 

Kariri ndu-ayi nile: 

Jisus, Onye-nzoput'ayi, 

Onye nwuru n'ihi ayi: 

Ya k'ayi Ji nario Gi, Nna, 

K'ayi fe Gi ka ezi nwa. Amen.

 Abu 396- Ta k'ayi nile nanuri  

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post