Abu 208- Nna nk'igwé, biko, nedu ayi

Abu 208- Nna nk'igwé, biko, nedu ayi

 Abu 208- Nna nk'igwé, biko, nedu ayi

Abu 208- Nna nk'igwé, biko, nedu ayi
 Abu 208- Nna nk'igwé, biko, nedu ayi


Verse 1

Nna nk'igwé, biko, nedu ayi

Gaf'osimiri nk'uwa;

N`echebe, nedu, nazu ayi,


Nani I nenyer'ayi aka;

M'o buru na Chuku bu Nn'ayi,

Ayi nenwe ngọzi nile.


Verse 2

Jisus, gbaghara nmehie-ayi,

I mar'adigh-ike-ayi;

Gi bur'ayi uzọ bia n'uwa,


I huru ahuhu-ya;

Nani Gi n'ike-ogwugwu

Gabigara nim'ohia.


Verse 3

Mọ Nsọ, si n'elu ridata,

Mejue ayi n'onu nk'igwé;

K'ihu-n'anya ju obi-ayi,


N'obi-utọ mgbe nile.

Nchebe, ngbahara n'odudu!

M'ayi nwe ha, ayi nwe udo! Amen.

 Abu 208- Nna nk'igwé, biko, nedu ayi


Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post