Abu 23- Onye no n'ulo anu.

Abu 23- Onye no n'ulo anu.

 Abu 23- Onye no n'ulo anu.


 

Verse 1

Onye no n'ulo anu,

Ndi-nche nada n'ukwu-Ya?


Kọrọs:-

Nuru akuko ebube!

Ọ bu Jisus, Ez'otuto!

Ayi gada n'ukwu nke-Ya,

Me Ya Eze, Ez'ora.


Verse 2

Onye no nim'ahuhu,

Nebu onu nim'ohia?


Verse 3

Onye k'ora nagozi,

N'ihi okwu ọma-Ya?


Verse 4

Onye ka ha kutere

Nd'oria na ndi ner'uju?


Verse 5

Onye guzọ nakw'akwa

Na nsọ ili Lazarus?


Verse 6

Onye k'ora nekele,

Neto Ya n'abu onu?


Verse 7

Onye nekpere Chuku

N'ogige Getsemani?


Verse 8

Onye no n'elu obe

Nanwu n'ok'ihe-nwuta?


Verse 9

Onye si nime ili

Puta k'Ọ nyer'ayi aka?


Verse 10

Onye no n'och'eze-Ya,

Buru Eze uwa dum? Amen.


 Abu 23- Onye no n'ulo anu.


Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post