Abu 26- Unu ndi-m'ozi nke igwé

Abu 26- Unu ndi-m'ozi nke igwé

 Abu 26- Unu ndi-m'ozi nke igwé


 


Verse 1

Unu ndi-m'ozi nke igwé,

Fesanu n'uwa nile;

Ndi kor'akuko okike,

Kwusanu omumu Kraist:

Bianu, kele

Eze amuru ohu.


Verse 2

Ndi-nche-aturu no n'ohia,

Nech'aturu n'abali;

Chineke nonyere madu,

Ihe Nwa ohu nenwu:

Bianu, kele

Eze amuru ohu.


Verse 3

Ndi-amam-ihe bilienu,

Ihe nenwu n'ir'unu;

Chonu Onye mba-dum-nachọ,

Lenu kpakpando ahu:

Bianu, kele

Eze amuru ohu.


Verse 4

Ndi nsọ neche n'iru Chuku

N'olile-anya n'egwu;

Na mberede Jisus abia,

Agahu Ya n'ulo-Ya;

Bianu, kele

Eze amuru ohu. amen.

Abu 26- Unu ndi-m'ozi nke igwé


Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post