Abu 25- Abali nsọ, nke di kwa ju.

Abu 25- Abali nsọ, nke di kwa ju.

 Abu 25- Abali nsọ, nke di kwa ju.


 


Verse 1

Abali nsọ, nke di kwa ju!

Mgbe uwa no n'ura,

Meri na Josef no n'ulo anu

Neche Nwa olu nk'ahuru n'anya,

No n'ura udo igwé,

No n'ura udo igwé.


Verse 2

Abali nsọ, nke di kwa ju!

Ndi nazu aturu-ha

Huru ihe-ọma n'igwé,

Nu Ka ndi-m'ozi nabu, si:-

“Onye-ngbaputa biara!

Onye ngbaputa biara!”


Verse 3

Abali nsọ, nke di kwa ju!

Nwa Chineke ọma,

Iru-Gi negos'ihu-n'anya!

Nye ayi amara n'oge d'ugbu a,

Gi Onye-nzọputa,

Gi Onye-nzọputa. Amen.



Abu 25- Abali nsọ, nke di kwa ju.


Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post