Abu 30 -Ezi ndi Kraist, nuria.

Abu 30 -Ezi ndi Kraist, nuria.

 Abu 30 -Ezi ndi Kraist, nuria.


 


Verse 1

Ezi ndi Kraist, nuria

N'olu na nkpur'obi!

Ge nti n'ihe ayi nekwu:

Ozi!

Ta k'amuru Jisus Kraist,

An'ulo da n'ukwu-Ya.

Ọ no n'ulo-anu ugbu a:

Ta k'amuru Kraist.


Verse 2

Ezi ndi Kraist, nuria

N'olu na nkpur'obi! Akuk'onu mgbe nile:

ọṅu!

Ya mere ka Kraist ji bia:

Ọ meghew'uzọ igwé,

Madu b'onye agoziri:

Ya mor'Ọ ji bia.


Verse 3

Ezi ndi Kraist, nuria

N'olu na nkpur'obi!

Uj'onwu adigh ozo:

Udo!

Jisus Kraist biar'izota,

Nakpo ayi n'otu n'otu

Ir'ulo ebigh-ebi-Ya:

Ọ biar'izota. Amen.

Abu 30 -Ezi ndi Kraist, nuria.

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post