Abu 31- Mgbe m'nele anya n'osisi.

Abu 31- Mgbe m'nele anya n'osisi.

 Abu 31- Mgbe m'nele anya n'osisi.


 

Verse 1

Mgbe m'nele anya n'osisi

Ebe Eze nke ndu nwuru,

Uru akum na nganga nkem,

Agurum ha n'ihe-efu.


Verse 2

Chuku, ekwelam nya isi

M'obugh n'onwu Kraist, Onye-nwem;

Ih'efu nke natom utọ,

Arapuwom ha n'ihi Ya.


Verse 3

Le, site n'aru-Ya nile

Ihu-n'anya nerudata;

Ọ di mgbe eji ogwu me

Okpu-eze di nma otu a?


Verse 4

Ma uwa nile buru nkem,

Ọ zugh inye Ya onyinye;

Ihu-n'anya d'ukwu otu a

Kwesiri inwe ndum nile. Amen.

Abu 31- Mgbe m'nele anya n'osisi.

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post