Abu 385- Ayi aghagh igabiga

Abu 385- Ayi aghagh igabiga

 Abu 385- Ayi aghagh igabiga  

Abu 385- Ayi aghagh igabiga
Abu 385- Ayi aghagh igabiga  


Verse 1 

Ayi aghagh igabiga 

Otutu nkpagbu n'uwa, 

We ba n'al'eze Chukwu, 

Nke bu nani ezi'udo.  


Verse 2 

K'ayi zitu ibu nile, 

Chupu njo ndi n'aru-ayi, 

K'ayi gbaba oso nke ndu, 

Nk'edebere n'iru ayi.  


Verse 3 

K'ayi soro nahuj'anya 

Dik'ezi ony'ogu Kraist, 

Nke bu onye zur'oke 

Nim'ahuhu di ukwu.  


Verse 4 

Mgbe ayi husir'ahuhu, 

O foduru nwa oge, 

Onye kpor'ayi, bu Chukwu, 

Geme ayi ndi zur'oke.  


Verse 5 

Udo diri umu-nn'ayi, 

Ihu-n'anya, n'okwukwe, 

Site n'aka Chineke, 

N'Okpara-Ya, Jisus Kraist. Amen

Abu 385- Ayi aghagh igabiga  

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post