Abu 386- Eguzowom n'on'uz'obi

Abu 386- Eguzowom n'on'uz'obi

 Abu 386- Eguzowom n'on'uz'obi  

Abu 386- Eguzowom n'on'uz'obi

 Abu 386- Eguzowom n'on'uz'obi  



Verse 1 

Eguzowom n'on'uz'obi, 

Eguzowom n'on'uz' obi, 

Onye obula nke ge meghe uzo, 

Agamabakute Ya.  


Verse 2 

Onye ahu nemeri, 

Onye ka M'genye 

Nkpuru si n'osisi nke ndu ka o rie, 

Bu nke di na Paradais.  


Verse 3 

Onye ahu nemeri, 

Onye ahu nemeri, 

Aghagh-emejo ya site n'aj'onwu, 

Bu onwu nk'abua ahu.  


Verse 4 

Onye ahu nemeri, 

Agenye y'aha ohu, 

Nke o digh ony'obula matara ya, 

M'obugh onye nara ya.  


Verse 5 

Onye ahu nemeri 

Geyi uwe di ocha; 

Aha-ya ka M'gekwuputa n'iru Nnam, 

Na n'iru ndi-m'ozi-Ya.  


Verse 6 

Onye ahu nemeri, 

Onye ahu nemeri, 

Agamekwe, k'o nonyerem n'och'ezem, 

Dika Mu nonyere Nnam. Amen.

 Abu 386- Eguzowom n'on'uz'obi  

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com



Post a Comment (0)
Previous Post Next Post