Abu 390- N'ihi na Chukwu hur'uwa n'anya

Abu 390- N'ihi na Chukwu hur'uwa n'anya

 Abu 390- N'ihi na Chukwu hur'uwa n'anya  

Abu 390- N'ihi na Chukwu hur'uwa n'anya
 Abu 390- N'ihi na Chukwu hur'uwa n'anya  


Verse 1 

N'ihi na Chukwu hur'uwa n'anya, 

K'O ji we nye otu Okpara-Ya 

Nke O mutara, n'ihi ayi nile; 

K'onye o bula nke kwere na Ya 

We ghara ila n'iyi, kama ya 

K'onye ahu nwe ndu ebigh-ebi.  


Chorus 

Chineke-ayi bu ihu-n'anya: 

K'ayi nahurita onw'ayi n'anya; 

Chineke-ayi bu ihu-n'anya: 

K'ayi nogide kwa n'ihu-n'anya.  


Verse 2 

Chineke bu uzo hu ayi n'anya; 

O bugh ayi huru Chineke n'anya, 

Ma Ya onwe-ya huru Chineke n'anya, 

Zie Okpara-Ya k'O buru aja 

Ijuru Ya obi n'ihi njo-ayi, 

Na n'ihi nmehie nke uwa nile. Amen.

 Abu 390- N'ihi na Chukwu hur'uwa n'anya  

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post