Abu 391- Onye gewer'onwe-ya nye Chineke

Abu 391- Onye gewer'onwe-ya nye Chineke

 Abu 391- Onye gewer'onwe-ya nye Chineke  

Abu 391- Onye gewer'onwe-ya nye Chineke
 Abu 391- Onye gewer'onwe-ya nye Chineke  


Verse 1 

Onye gewer'onwe-ya nye Chineke? 

Jisus nacho ndi geje 

Gebur'okwu nke ndu gwa ora madu: 

Nwa-nnem, zam ma I geje? 

 

Chorus 

Okwu nke ndu! 

Neburu okwu nke ndu. 

Anah'unu k'oriona nim'uwa, 

Neburu okwu nke ndu.  


Verse 2 

Eji onu-ahia we gbata unu, 

Unu enwegh onw'unu: 

Onye-nwe-i 

nakpo I k'I rap'ihe nile 

Soro Ya nalu olu.  


Verse 3 

Unu bu ndi ji Chineke ok'ugwo, 

Ji kwa madu-ib'unu; 

Kwue m'unu gesso Nw'aturu, bu Jisus, 

N'ebo bula O neje? Amen.

 Abu 391- Onye gewer'onwe-ya nye Chineke  

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post