Abu 41- Naga! naga dika Eze!

Abu 41- Naga! naga dika Eze!

 Abu 41- Naga! naga dika Eze!


 

Verse 1

Naga! naga dika Eze!

“Hosanna!” k'ebo dum neti;

Onye-nzota, so uzọ-Gi

Nk'atusar'igu-nkwu n'uwe.


Verse 2

Naga! naga dika Eze!

N'idi-nwayọ ga n'onwu-Gi;

Kraist, nmeri-Gi namalite

N'elu onwu na nmehie dum.


Verse 3

Naga! naga dika Eze!

Usu ndi-m'ozi n'el'igwé

Wer'anya-nwuta lekwasi

Aja ahu nke agachu.


Verse 4

Naga! naga dika Eze!

Ogu-Gi nk'ikp'azu di nsọ;

Nna, n'och'eze-Ya, nechere

Ọkpara etere manu.


Verse 5

Naga! naga dika Eze!

N'idi-nwayọ ga n'onwu-Gi;

Ruber'ihe-ngb'uwa isi-I,

Wer'ike-Gi, Kraist, bur'Eze! Amen.

Abu 41- Naga! naga dika Eze

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post