Abu 40- Ihu-n'anya Jisus jirim.

Abu 40- Ihu-n'anya Jisus jirim.

 Abu 40- Ihu-n'anya Jisus jirim.


 

Verse 1

Ihu-n'anya Jisus jirim,

N'ihu ahuhu n'osisi,

K'Ọ buru Onye-ngbaputam,

Madu apugh iko!


Kọrọs:-

Ihu-n'anya di ebube!

Ihu-n'anya di ebube!

Ihu-n'anya Jisus jirim,

Madu apugh iko!


Verse 2

Ọ bur'ibu-obi d'ilu,

Le, okpu ogwu Ọ kpuru,

Ka m'we di kwa ndu mgbe nile,

Madu apugh iko!


Verse 3

Udo m'nwere nim'Onye-nwem,

Onye nario n'iru Chuku,

Olu obara-Ya luru,

Madu apugh iko!


Verse 4

Onu Ọ wetara ndi-Ya,

Iz'ike ayi nenwe na Ya,

Na ezi olile-anya,

Madu apugh iko! Amen.

Abu 40- Ihu-n'anya Jisus jirim.

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post