Abu 71- Mọ Nsọ, nur'olu-ayi.

Abu 71- Mọ Nsọ, nur'olu-ayi.

 Abu 71- Mọ Nsọ, nur'olu-ayi.

Abu 71- Mọ Nsọ, nur'olu-ayi.
Abu 71- Mọ Nsọ, nur'olu-ayi.


 

Verse 1

Mọ Nsọ, nur'olu-ayi

Mgb”ayi nabu abu;

Kunye ume nsọ-Gi

N' ab'otuto-ayi.


Verse 2

Mọ Nsọ, Nonyere ayi

Mgb'ayi nekp'ekpere;

Bia nsọ kari, zi ayi

Ihe ayi gekwu.


Verse 3

Mọ Nsọ, musa ihe

N'akwukw'ayi nagu

K'ayi we hu nime ya

Ihe nk'ayi nachọ.


Verse 4

Mọ Nsọ, nye ayi nile

Obi um'ala;

Me k'ayi di ka Jisus

N'obi-ọma ya.


Verse 5

Mọ Nsọ, me ka olu

Nk'ayi nalu di nfe;

Ekwela ka nzuzu

mebie egwu-ayi.


Verse 6

Mọ Nsọ, kwa-ubọchi

Nyere ayi aka

Imeri ih'ojo

N'ime ih'ọma.  Amen.

Abu 71- Mọ Nsọ, nur'olu-ayi.


Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post