Abu 81- Nzuko-Kraist nw'otu nt'ala.

Abu 81- Nzuko-Kraist nw'otu nt'ala.

 Abu 81- Nzuko-Kraist nw'otu nt'ala.


 

Verse 1

Nzuko-Kraist nw'otu nt'ala-

Jisus b'Onye-nwe-ya;

Ọ ji miri na okwu

Ke ya okik'ohu;

Ọ si n'igwé bia cho ya

Ibu nwunye-nsọ-ya;

Oji obara gba ya,

We nwua n'ihi ndu-ya.


Verse 2

Nroputa nke mba nile,

Ọ b'otu nim'uwa;

Isi okwu nzọputa-ya

Otu Nn'ot'okwukwe;

Nagozi otu aha,

Neri otu nri-nsọ,

Nagbasa'otolil'anya,

Eyikwas'amara.


Verse 3

Itu-n'anya na nleda

K'eji hu nmegbu-ya;

Nkewa n'ozizi-ugha

Nzikpagbu ya n'ezie.

Ma ndi nsọ neche kwa nche,

Akwa-ha--:Ole mgbe?”;

Anyasi nke ikw'akwa

Gagho utut'onu.


Verse 4

Nim'ahuhu na ndogbu,

N'uzu nke agah-ya,

Ọ niche nmezu nile

Nk'udo ebigh-ebi;

Rue mgbe ohu otuto

K'eji gozianya-ya;

Nzuko ukwu gemeri

Nwe kwa iz'ike-ya.


Verse 5

N'uwa ya na Nna b'otu,

Chukw'Atọ nim'otu;

Neso kwa ndi nez'ike

Na nnweko di utọ.

Ndi nsọ ndi no kwa no'onu !

Jisus, ny'anyi amara

K'ayi yiri ha, ndi nwayọ,

We binyere I n'elu ! Amen

Abu 81- Nzuko-Kraist nw'otu nt'ala.

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post