Abu 86- Nn'ani, tute olu-Gi

Abu 86- Nn'ani, tute olu-Gi

 Abu 86- Nn'ani, tute olu-Gi


 

Verse 1

Nn'ani, tute olu-Gi,

Setipu ak-Gi;

Me ka ndi-Gi nuru olu

Nakpote ndi nwuru.


Verse 2

Nn'ayi, tute olu Gi,

K'ayi nefe Gi n'ebe a.

Biko, ridata, Nn'amara,

Bia gozie ayi ugbu a !


Verse 3

Nn'ayi, tute olu-Gi,

Ka nri ndu nagu ayi;

K'akpiri miri ndu nakpo

Nkpur'obi-ayi mgbe dum.


Verse 4

Nn'ayi, tute olu-Gi,

Welite aha-Gi;

Me k'ihu-n'any'ayi di oku

Site na Mọ Nsọ-Gi.


Verse 5

Nn'ayi, tute olu-Gi,

Nye Okwu-Gi ike;

Kwe k'ewe'okwukwe di ndu

Nur'Ozi-ọma-Gi.


Verse 6

Nn'ayi, tute olu-Gi,

Zosa ayi miri ndu;

Otutọ-ya gabu nke-Gi,

Ngozi gabu nke-ayi.   Amen.

Abu 86- Nn'ani, tute olu-Gi

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post