Abu 85- Chineke, okwu-Gi.

Abu 85- Chineke, okwu-Gi.

 Abu 85- Chineke, okwu-Gi.


 


Verse 1

Chineke, okwu-Gi

K'ochichiri nuru

We gbalaga.

Biko, nur'olu-ayi,

N'ebe nile n'uwa

Ozi-ọma-I akerugh,

Me k'ihe di !


Verse 2

Jisus, I wetara

Na nku ngbaputa-Gi

Ndu n'ih'uzọ;

Nagwo nd'oria n'obi,

Nasagh'anya nd'isi;

N'aru madu nile

Mek'ihe di!


Verse 3

Mọ Nsọ nk'ihu-n'anya,

Nduru nsọ nenye ndu

Nefe s'ike;

Neru n'elu miri,

Neb'oku amara,

N'ochichiri nk'uwa

Me k'ihe di !


Verse 4

Atọ nke di ngọzi,

Triniti d'otuto,

Juputara

N'amam-ihe n'ike,

N'ihu-n'anya nile;

Eb'uwa soturu

Me k'ihe di. Amen

Abu 85- Chineke, okwu-Gi.

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post