Abu 92- Onye-nwe-ndu, eb'o bula.

Abu 92- Onye-nwe-ndu, eb'o bula.

 Abu 92- Onye-nwe-ndu, eb'o bula.


 

Verse 1

Onye-nwe-ndu, eb'o bula

Ha no n'ebigh-ebi nke-Gi,

Ndi-ayi nwuru nadiri Gi.

Haleluya !


Verse 2

Gi nw'obi dum, n'ebe nile,

Ha nez'ike n'okpuru Gi,

Ha keta otu nchebe-Gi.

Haleluya !


Verse 3

Okwu-I b'ezie, uzọ-I di nma;

“Ntu lara ntu”, m'ayi bukari

Abunke ntukwasi-obi.

Haleluya !


Verse 4

Ndi nwuru na Gi no n'onu,

Egwu agagh-atu h'ozo;

N'onwu na ndu, ha nwe ngọzi.

Haleluya ! Amen.

Abu 92- Onye-nwe-ndu, eb'o bula.

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post