Abu 94- Ta b'ubọchi ihe.

Abu 94- Ta b'ubọchi ihe.

 Abu 94- Ta b'ubọchi ihe.


 

Verse 1

Ta b'ubọchi ihe,

Me ka ihe di ta;

Jisus, bia n'ochichiri-ayi,

Chupu ngbachi-ya dum.


Verse 2

Ta b'uboch'iz'ike,

Nye ayi ike ohu;

Nim'uche n'ob'ike gwuru

Tuye ike ndu-Gi.


Verse 3

Ta b'ubọchi udo,

MKejue ayi n'udo-Gi;

Wepu adigh-n'otu nile,

Chupu ise-okwu.


Verse 4

Ta b'uboch'ekpere,

K'uwa n'igwé bia nsọ;

Welie obi-ayi icho Gi,

Bia zute ayi n'ebe a.


Verse 5

Ta b'ubọchi nke-nbu;

Zipu ume ndu-Gi,

Kpote ndi-njọ ka ha to Gi,

Onye-nmeri onwu. Amen.

Abu 94- Ta b'ubọchi ihe.

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post