Abu 15- Gi bu Uzo–Ọ bu na Gi

Abu 15- Gi bu Uzo–Ọ bu na Gi

Abu 15-  Gi bu Uzo–Ọ bu na Gi

 



Verse 1

Gi bu Uzo–Ọ bu na Gi

K’ayi nagbanari njọ;

Onye o bula gacho Nna,

Gacho Ya nime Gi.


Verse 2

Gi b’Ezi-okwu–okwu-Gi

Nenye amam-ihe;

Gi nwer’ike inye uche,

Me k’obi di ọcha.


Verse 3

Gi b’ezi Ndu–nbilite-Gi

Nekwusa nmeri-Gi;

Ndi tukwasiri Gi obi

Gbanari onwu.


Verse 4

Gi b’Uzo, Ez’okwu, na Ndu;

K’ayi mar’Uzo ahu,

Jid’Ez’okwu, new Ndu ahu,

N’onu ebigh-ebi.   Amen.



Abu 15- Gi bu Uzo–Ọ bu na Gi 

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post