Abu 387- Jisus, Eze neme udo

Abu 387- Jisus, Eze neme udo

 Abu 387- Jisus, Eze neme udo  

Abu 387- Jisus, Eze neme udo
 Abu 387- Jisus, Eze neme udo  


Verse 1 

Jisus, Eze neme udo, 

Nke negbochi njo-ayi nile, 

O bu Gi k'ayi nakpoku ta: 

Nuru aririo ayi nario.  


Verse 2 

N'ubochi nile gar'aga, 

N'ihi ekwegh-ekwe nke-ayi, 

Ayi rapuru is ouzo-I: 

Kraist, agbakutal'ayi azu.  


Verse 3 

Ndi nile zukoro n'ebe a 

Wetara anya-miri-ha, 

Nacho k'I kasie ha obi: 

Onye-nw'ayi, nanonyere ha.  


Verse 4 

Nonyere ayi nim'olu-ayi; 

N'ebe o bula nk'ayi gano 

Kwe k'ayi nile necheta Gi, 

Onye mazuru ihe dum.  


Verse 5 

Nn'ayi, gozie ayi nile n'ebe a, 

Nye ayi Mo Nso Nke gedu ayi 

Iwere Ozi-Oma-Gi 

Zi ndi nke nakanugh okwu-I.  


Verse 6 

K'okwu nile nke onu-ayi, 

Na ntughar'uche nk'obi-ayi, 

Bur'ihe di uto n'iru-I, 

N'oge nka we rue mgbe nile. Amen.

 Abu 387- Jisus, Eze neme udo  

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post