Abu 83- K'ala-eze-Gi bia.

Abu 83- K'ala-eze-Gi bia.

 Abu 83- K'ala-eze-Gi bia.


 

Verse 1

K'ala-eze-Gi bia

Kraist, malite ichi;

Were nkpa-n'aka-Gi

Tiwa ike nke njọ.


Verse 2

Ole udo-nke-Gi?

Ole ihu-n'anya?

Ole mgbe ikp'asi

Gebi, dika n'igwé?


Verse 3

Ole mgb'ekwere nkwa

N'agha agah-adi,

Agu njọ na nmegbu

Gagbapu n'iru Gi?


Verse 4

Nna, ayi nario I bilie,

Wer'ik'ukwu-Gi bia;

Tute anya-ncheayi,

Nkenele anya Gi.


Verse 5

Madu neled'aha-I

Anu negbu ndi nke-I;

Ọlu njọ negosi

Na ihu-n'any'adigh.


Verse 6

Nim'ala-ayi nile

Ochichi Ọ gbachiri,

Kpakpando ututu

Tie, k'l ghara ida!. Amen

 Abu 83- K'ala-eze-Gi bia.

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post