Abu 84- Jisus gachi n'ebe nile.

Abu 84- Jisus gachi n'ebe nile.

 Abu 84- Jisus gachi n'ebe nile.



Verse 1

Jisus gachi n'ebe nile

Anyanwunaga ije-ya;

Al'eze-Ya ganagbasa

Rue mgbe onwa nagagh-adi.


Verse 2

Agekpere Ya ekpere,

Kpube Ya okpu ọtutu;

Aha-Ya di k'isi utọ

Nk'aja ekpere ututu.


Verse 3

Ndi nasu asusu nile

Gabu ihu-n'anya nke-Ya;

Ol'umu-nta ganekwusa

Ngozi-ha n'elu aha-Ya.


Verse 4

Ngozi nadi n' al'eze-Ya;

Ndi-nkporo nwere nmeghepu,

Nd'ike gwuru nezu ike,

Anagozi ndi nkpa nakpa.


Verse 5

K'ora nile bilie weta

Ihe isopur'Eze-ayi;

Ndi-ozi ji abu rida,

Ndi bi n'uwa zanu,   Amen.

Abu 84- Jisus gachi n'ebe nile.

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post